Levels
Eh eh nwanne if it's a hit, aká anyị dị ya
Obodo ekwelugo oo
Anyanwụ achawago oo
Ànyị apụta gọ
Ife e mee bẹ gọ
Ị makwa ònye ị wụ? (Mastaa)
Ị makwa ònye ị wụ? (Ibe)
Ị makwa ònye ị wụ? (Ibe) (ogini, ogini)
Ị makwa ònye ị wụ?
Nwoke na-apụ ọkụ
Nwa n'ebe ébé
Nwoke ọma osiso
Nya na nwa ọma osiso
Na we dey, na we dey, na we dey here
Na we dey, na we dey, na we dey here
Ị sị kà ọ bụ lu, ọ bulu ya, na we dey here
Mens kwụsị nnukwu ịke, na we dey here (ahee)
Ị fugodi convoy ànyị jị we bata obodo ị n'olu ofuma
Ị nwe kwaa nụ choice (ahee)
I fugodi package ànyị jị we bata obodo ibelu ebelu
Security confirm
Ị ma ná ụdọ ná achị nụ
Ị ma ná mens bata obodo ànyị ka fa n'enene
Ị ma ná nde nde edee
Ị ma ná mmemme emewe
Abobi nwèrè ọmụma eji eri ego
Agụ jị égbè
Ị makwa ònye ị wụ? (Ọ kpata ọ zụọ ora)
Ị makwa ònye ị wụ? (Obi Cubana) (Ọnwa n'etiri ora)
Ị makwa ònye ị wụ? (Anyi Don nwanne)
Ị makwa ònye ị wụ? (Ọ jide ọ nye nwanne)
Nwoke na-apu ọkụ (Nwa á na-ayo Ezé)
Nwa n'ebe ébé (E-money)
Nwoke bụ ebube ebube
Nwoke ọma osiso (Iyawo na wa na wa)
Nya na nwa ọma osiso (ah yee, ah yeee)
Factory fitted, full option, double silencer
Ife à na-apia bụ mpịawa azụ nụ double condenser
Ife ànyị bụ bụ, odogwu odogwu, ịke na ebube mụọ nsọ
Áká ànyị bụzi nchawa nchawa, ụda égbè ndị nsọ
Ndị nkụ, ndị nkụ (ndị nkụ, ndị nkụ)
Ndị ịke, ndị ịke (Ị hụ la men sịrị ịke?)
Ndị ọma, ndị ọma (ndị ọma, ndị ọma)
Ju some doubt osiso? (Ah yee, ah yee, ah yee)
À na mụ anụ kwanu ife?
À na mụ anụ kwanu ife?
À na mụ asị kwanu ndò?
Okwụ abago n'ego
Men na-eme ná bundle
Fa bialu kà ịzu ọgụ
Fa na-eme ná cash
Ụfọdụ na-edezi cheque (ah heee)
Ị fugodi convoy ànyị jị we bata obodo ị n'olu ofuma
Ị nwe kwaa nụ choice (ahee)
Ị fugodi package ànyị jị we bata obodo ibelu ebelu
Security confirm
Ị ma ná ụdọ ná achị nụ
Ị ma ná mens bata obodo ànyị ka fa n'enene
Ị ma ná nde nde edee
Ị ma ná mmemme emewe
Abobi nwèrè ọmụma eji eri ego
Agụ jị égbè
Ị makwa ònye ị wụ? (Anderson Obiagwu)
Ị makwa ònye ị wụ? (Aka ekpuchi ọnwa n'Igbo)
Ị makwa ònye ị wụ? (Dr Eze Mmuo)
Ị makwa ònye ị wụ? (Nwoke di ebube ebube)
Nwoke na-apu oku (Legend nwanne)
Nwa n'ebe ebe (onye mpiawa azu)
Nwoke oma osiso (Ome Mma na Ojoto)
Nya ná nwa ọma osiso (ah yee, ah yee)
Factory fitted, full option, double silencer
Ife à na-apia bụ mpịawa azụ nụ double condenser
Ife ànyị bụ bụ, odogwu odogwu, ịke na ebube mụọ nsọ
Áká ànyị bụzi nchawa nchawa, ụda égbè ndị nsọ
Obodo ekwelugo oo
Anyanwu achawago oo (Beast mode up)
Ànyị apụta gọ
Ife emebego
Ị makwa ònye ị wụ?
Level
Eh eh Bruder, wenn es ein Hit ist, wie stehen wir da?
Die Stadt hat zugestimmt, oh
Die Sonne scheint, oh
Wir kommen raus, ja
Was auch immer passiert, ja
Weißt du, wer du bist? (Mastaa)
Weißt du, wer du bist? (Ibe)
Weißt du, wer du bist? (Ibe) (was, was)
Weißt du, wer du bist?
Der Typ brennt vor Energie
Das Mädchen ist da
Der gute Typ ist schnell
Komm, guter Typ, sei schnell
Wir sind hier, wir sind hier, wir sind hier
Wir sind hier, wir sind hier, wir sind hier
Wenn du sagst, es ist ein Hit, dann ist es so, wir sind hier
Ich hör auf, groß zu reden, wir sind hier (ahee)
Du bist in unserem Konvoi, wir kommen in die Stadt, du redest gut
Du hast auch eine Wahl (ahee)
Du bist in unserem Paket, wir kommen in die Stadt, ganz entspannt
Sicherheit bestätigt
Weißt du, dass wir hier sind?
Weißt du, dass wir in die Stadt kommen, wie es wirklich ist?
Weißt du, dass es viele gibt?
Weißt du, dass es eine Feier gibt?
Jeder hat Wissen, um Geld zu verdienen
Ich lese die Schüsse
Weißt du, wer du bist? (Er hat es gut gemacht)
Weißt du, wer du bist? (Obi Cubana) (Der Mond ist am Himmel)
Weißt du, wer du bist? (Wir sind Brüder)
Weißt du, wer du bist? (Er hält es für seinen Bruder)
Der Typ brennt vor Energie (Das Mädchen ist die Königin)
Das Mädchen ist da (E-money)
Der Typ ist großartig
Der gute Typ ist schnell (Ehefrau, wir sind hier)
Komm, guter Typ, sei schnell (ah yee, ah yeee)
Fabrikmäßig ausgestattet, volle Option, doppelter Schalldämpfer
Was wir haben, ist ein doppelter Kondensator
Was wir sind, ist stark, stark, Energie und großartige Anmut
Unsere Stärke ist die Anmut, der Klang der heiligen Schüsse
Die Starken, die Starken (die Starken, die Starken)
Die Energischen, die Energischen (Sie sehen, ich sage, energisch?)
Die Guten, die Guten (die Guten, die Guten)
Hast du noch Zweifel? (Ah yee, ah yee, ah yee)
Habe ich etwas gehört?
Habe ich etwas gehört?
Habe ich etwas gehört, das nicht stimmt?
Das Geld ist angekommen
Wir machen es im Bundle
Komm, lass uns kämpfen
Komm, wir machen es mit Bargeld
Einige schreiben Schecks (ah heee)
Du bist in unserem Konvoi, wir kommen in die Stadt, du redest gut
Du hast auch eine Wahl (ahee)
Du bist in unserem Paket, wir kommen in die Stadt, ganz entspannt
Sicherheit bestätigt
Weißt du, dass wir hier sind?
Weißt du, dass wir in die Stadt kommen, wie es wirklich ist?
Weißt du, dass es viele gibt?
Weißt du, dass es eine Feier gibt?
Jeder hat Wissen, um Geld zu verdienen
Ich lese die Schüsse
Weißt du, wer du bist? (Anderson Obiagwu)
Weißt du, wer du bist? (Die Hände verdecken den Mond in Igbo)
Weißt du, wer du bist? (Dr. Eze Mmuo)
Weißt du, wer du bist? (Der Typ ist großartig)
Der Typ brennt vor Energie (Legende, Bruder)
Das Mädchen ist da (der, der die Fische fängt)
Der gute Typ ist schnell (Ome Mma aus Ojoto)
Komm, guter Typ, sei schnell (ah yee, ah yee)
Fabrikmäßig ausgestattet, volle Option, doppelter Schalldämpfer
Was wir haben, ist ein doppelter Kondensator
Was wir sind, ist stark, stark, Energie und großartige Anmut
Unsere Stärke ist die Anmut, der Klang der heiligen Schüsse
Die Stadt hat zugestimmt, oh
Die Sonne scheint, oh (Beast-Modus aktiv)
Wir kommen raus, ja
Was auch immer passiert, ja
Weißt du, wer du bist?