visualizaciones de letras 133

Man Not God

Chiké

Ọnụ na-ekwu na mmadu abụrọ Chukwu
Ọnụ na-ekwu na mmadu abụrọ Chukwu
Onye sị na ya bụ Chi
Oya, make you come
Make you show your power
Onye sị na ya bụ Chi
Oya, make you come
Make you show your power

Makana ife n'ụwa sị na Chi ya dị mma
Ife n'ụwa sị na Chi ya dị mma
Ife n'ụwa sị na Chi ya dị mma
Ife n'ụwa sị na Chi ya dị mma
Ife n'ụwa sị na Chi ya dị mma
Mm-hm, mm

Kenewe Chi
Kenewe Chi
Kenewe Chi na mmadu abụ Chi
Kenewe Chi na mmadu abụrọ Chukwu

I know a man wey think say e be God
And when he talk, he want make we pause
Na him be Court, na him self be Judge
Kenewe Chi na mmadu abụrọ Chukwu
If you know a man wey think say e be God
Make the call, invite them all
Ọbụlụ ọgwu, ya gwọlụ bịawa
Ọbụlụ ọnụ, ya kwulu kwute
Ọbụlụ ike, ya kelụ keta
Ụwa ga-malili ike bụ ike Chi

Ọnụ na-ekwu na mmadu abụrọ Chukwu
Ọnụ na-ekwu na mmadu abụrọ Chukwu
Onye sị na ya bụ Chi
Ya mekene ife oji bụlụ Chukwu
Onye sị na ya bụ Chi
Oya, make you come
Make you show your power

Makana ife n'ụwa sị na Chi ya dị mma
Ife n'ụwa sị na Chi ya dị mma
Ife n'ụwa sị na Chi ya dị mma, eziokwu, oh

Onye sị na ya bụ Chi
Ya mekene ife oji bụlụ Chukwu
Onye sị na ya bụ Chi
Oya, make you come
Make you show your power


Comentarios

Envía preguntas, explicaciones y curiosidades sobre la letra

0 / 500

Forma parte  de esta comunidad 

Haz preguntas sobre idiomas, interactúa con más fans de Chiké y explora más allá de las letras.

Conoce a Letras Academy

¿Enviar a la central de preguntas?

Tus preguntas podrán ser contestadas por profesores y alumnos de la plataforma.

Comprende mejor con esta clase:

0 / 500

Opciones de selección