Traducción automática

Umu Igbo (feat. Biggie Igba)
Flavour
Umu Igbo (feat. Biggie Igba)
Umu Igbo (feat. Biggie Igba)
Partout où tu vas oAnywhere you go o
Partout où tu vas oAnywhere you go o
Si tu ne vois pas un homme IgboIf you no see Ịgbọ man
Ton frère est perduNwanne gị bòchaa
(Ayamma mma)(Ayamma mma)
Ne laisse pas l'ombre là où elle s'est poséeBòchapu ósò na ébé ahụ l'élu ele
(Ayamma mma)(Ayamma mma)
Ne laisse pas l'ombre là où elle a été écraséeLachapu ósò na ébé ahụ tiri eti
(Ayamma mma)(Ayamma mma)
Le pays est fort quand les Igbo arriventObodo sịrị ike ka ndị Ịgbọ ná-abanye
(Ayamma mma)(Ayamma mma)
Ils entrent là où ils peuvent se lever et sortirHa banye ébé ahụ hà ebulu ike wee pụta
(Ayamma mma)(Ayamma mma)
Ugochukwu nous a donné la force pour avancerUgochukwu nyere anyị nyawa k'anyi ji aga nụ
(Ayamma mma)(Ayamma mma)
Iyooko iyoo oko okoIyooko iyoo oko oko
Tous les Igbo, tous les IgboỤmụ Ịgbọ nile, ụmụ Ịgbọ nile
Rassemblons-nous, nous sommes un seul peupleLet's come together n'anyi ncha bụ ofu
Chukwu est notre force oChukwu bụ ike anyị o
Chukwu est notre force oChukwu bụ ike anyị o
Chukwu est notre force oChukwu bụ ike anyị o
La force pour avancerNyawa k'anyi ji aga
Laisse-moi entrer dans le pays Igbo où je suis néKa m'naba n'ala Ịgbọ ébé ahụ amulu mụ
(Ayamma mma)(Ayamma mma)
Je te regarde dans les yeux et ce que je vois c'est AbaI nee m anya n'ukwu na ife mụ yiri bụ Aba
(Ayamma mma)(Ayamma mma)
Innoson Group, la voiture qui rouleInnoson Group motor kà ọ na-aluzi
(Ayamma mma)(Ayamma mma)
Fabriqué à Nnewi, c'est ce que je chercheMade in Nnewi nyanwa ka m na-achọ nụ
(Ayamma mma)(Ayamma mma)
Le riz d'Abakiliki, c'est ce que je mangeAbakiliki rice nyanwa ka m na-erizi
(Ayamma mma)(Ayamma mma)
La richesse commence à la maison, c'est là que ça commenceAkụ lụọ uno amalu nụ ébé o si bido
Parce queMakana
Partout où tu vas oAnywhere you go o
Partout où tu vas oAnywhere you go o
Si tu ne vois pas un homme IgboIf you no see Ịgbọ man
Ton frère est perduNwanne gị bòchaa
Chukwu est notre force oChukwu bụ ike anyị o
Chukwu est notre force oChukwu bụ ike anyị o
Chukwu est notre force oChukwu bụ ike anyị o
La force pour avancerNyawa k'anyi ji aga
Qu'est-ce qui ne va pas, nous sommes là pour nous soutenirỌ gịnị dị mèrè, na-anyị adị emezi nwanne
Qu'est-ce qui ne va pas, notre langue est notre terreỌ gịnị dị mèrè, asụsụ anyị ji àlà
Qui apprend à un Igbo, il devient un blancÒnye Ịgbọ mụta nwa nuu, osubalu ya oyibo
Les blancs sont beaux mais ce n'est pas notre langue oOyibo amaka maná oburo asụsụ anyị o
Ijele, notre maison, c'est ce que tu faisIjele be anyị ọ ya kà i na-eme e
Biggie, mon frère, Igbo est notre fiertéBiggie nwanne m, Ịgbọ bụ Ịgbọ anyị ekulie
Tous les Igbo, tous les IgboỤmụ Ịgbọ nile, ụmụ Ịgbọ nile
Rassemblons-nous, nous sommes un seul peupleLet's come together n'anyi ncha bụ ofu
Chukwu est notre force oChukwu bụ ike anyị o
Chukwu est notre force oChukwu bụ ike anyị o
Chukwu est notre force oChukwu bụ ike anyị o
La force pour avancerNyawa k'anyi ji aga
Alili, ils ont tué nos gens dans cette guerreAlili eligbuo mụ ndi be anyị e gburu n'agha a
(Ayamma mma)(Ayamma mma)
Ils ont pris notre joie, la force que j'ai pour avancerAkpata oyi na awụ mụ nyawa ka m ji ebezi
(Ayamma mma)(Ayamma mma)
Ils violent nos femmes, c'est ce que je ressensThey rape our womenu nya kà m ji etizi
Ils affament nos enfants, c'est ce que je ressensThey starve our children nya ka' m ji ebezi
(Ayamma mma)(Ayamma mma)
Nnamdi Kalu, mon frère, reste fortNnamdi Kalu, nwanne ji s'ike
(Ayamma mma)(Ayamma mma)
Faisons-le, faisons-le, et la sagesse de Chukwu nous guideraEmee élú, mee àlà ná uche Chukwu ga-emelili
Tous les Igbo, tous les IgboỤmụ Ịgbọ nile, ụmụ Ịgbọ nile
Rassemblons-nous, nous sommes un seul peupleLet's come together n'anyi ncha bụ ofu
Parce que partout où tu vas oMaka ná anywhere you go o
Partout où tu vas oAnywhere you go o
Si tu ne vois pas un homme IgboIf you no see Ịgbọ man
Ton frère est perduNwanne gi bòchaa
Ne laisse pas l'ombre là où elle s'est poséeBòchapu ósò na ébé ahụ l'élu ele
(Ayamma mma)(Ayamma mma)
Ne laisse pas l'ombre là où elle a été écraséeLachapu ósò na ébé ahụ tiri eti
Les Igbo se battent pour que nous puissions parlerỤmụ Ịgbọ na-agba mbọ nụ nya k'anyi na-ekwu nụ
(Ayamma mma)(Ayamma mma)
Les mauvais esprits et les mauvais hommes se cachent dans l'ombreAjọ mmụọ ná Ajọ mmadụ fa na-eme ná nkịtị
Ijele, mon frère, c'est avec Chukwu que nous avançonsIjele nwanne m Chukwu k'anyi ji aga
(Ayamma mma)(Ayamma mma)
Biggie Igbo, mon frère, c'est avec Chukwu que nous avançonsBiggie Igbo nwanne Chukwu ka m ji aga
Parce que Chukwu est notre force oMaka ná Chukwu bụ ịke anyị o
Chukwu est notre force oChukwu bụ ịke anyị o
Chukwu est notre force oChukwu bụ ịke anyị o
La force pour avancerNyawa k'anyi ji aga
Genevieve, fille des Igbo, nous te soutenons (Ada Mbaise)Genevieve nwa na ndị Ịgbọ ji gị aba (Ada Mbaise)
Ijele, mon frère, nous te soutenonsIjele nwanne na ndị Ịgbọ ji gị aga
Ogadagidi, notre maison, nous te soutenonsOgadagidi be anyi na ndị Ịgbọ ji gị aba
Chimamanda Adichie, nous te soutenonsChimamanda Adichie na ndị Ịgbọ ji gị aba
Bangladesh, les Igbo se battentBangladesh ka ndị Ịgbọ na-etipado
Obi au Sud, nous te soutenonsObi na South ná ndị Ịgbọ ji gị ekwú
Iyookoko, iyookoko, je continue à chanterIyookoko iyookoko m na-akụ kwa
Mix MonsterMix Monster
Iyo m iyo m iyoo kokoIyo m iyo m iyoo koko

Comentarios
Envía preguntas, explicaciones y curiosidades sobre la letra
Forma parte de esta comunidad
Haz preguntas sobre idiomas, interactúa con más fans de Flavour y explora más allá de las letras.
Conoce a Letras AcademyRevisa nuestra guía de uso para hacer comentarios.
¿Enviar a la central de preguntas?
Tus preguntas podrán ser contestadas por profesores y alumnos de la plataforma.
Comprende mejor con esta clase: