Suscríbete

Traducción automática

Visualizaciones de la letra 199

Levels

Flavour

Letra

Level

Levels

Eh eh Bruder, wenn es ein Hit ist, wie stehen wir da?Eh eh nwanne if it's a hit, aká anyị dị ya
Die Stadt hat zugestimmt, ohObodo ekwelugo oo
Die Sonne scheint, ohAnyanwụ achawago oo
Wir kommen raus, jaÀnyị apụta gọ
Was auch immer passiert, jaIfe e mee bẹ gọ
Weißt du, wer du bist? (Mastaa)Ị makwa ònye ị wụ? (Mastaa)
Weißt du, wer du bist? (Ibe)Ị makwa ònye ị wụ? (Ibe)
Weißt du, wer du bist? (Ibe) (was, was)Ị makwa ònye ị wụ? (Ibe) (ogini, ogini)
Weißt du, wer du bist?Ị makwa ònye ị wụ?
Der Typ brennt vor EnergieNwoke na-apụ ọkụ
Das Mädchen ist daNwa n'ebe ébé
Der gute Typ ist schnellNwoke ọma osiso

Komm, guter Typ, sei schnellNya na nwa ọma osiso
Wir sind hier, wir sind hier, wir sind hierNa we dey, na we dey, na we dey here
Wir sind hier, wir sind hier, wir sind hierNa we dey, na we dey, na we dey here
Wenn du sagst, es ist ein Hit, dann ist es so, wir sind hierỊ sị kà ọ bụ lu, ọ bulu ya, na we dey here
Ich hör auf, groß zu reden, wir sind hier (ahee)Mens kwụsị nnukwu ịke, na we dey here (ahee)
Du bist in unserem Konvoi, wir kommen in die Stadt, du redest gutỊ fugodi convoy ànyị jị we bata obodo ị n'olu ofuma
Du hast auch eine Wahl (ahee)Ị nwe kwaa nụ choice (ahee)
Du bist in unserem Paket, wir kommen in die Stadt, ganz entspanntI fugodi package ànyị jị we bata obodo ibelu ebelu
Sicherheit bestätigtSecurity confirm
Weißt du, dass wir hier sind?Ị ma ná ụdọ ná achị nụ
Weißt du, dass wir in die Stadt kommen, wie es wirklich ist?Ị ma ná mens bata obodo ànyị ka fa n'enene
Weißt du, dass es viele gibt?Ị ma ná nde nde edee
Weißt du, dass es eine Feier gibt?Ị ma ná mmemme emewe
Jeder hat Wissen, um Geld zu verdienenAbobi nwèrè ọmụma eji eri ego
Ich lese die SchüsseAgụ jị égbè

Weißt du, wer du bist? (Er hat es gut gemacht)Ị makwa ònye ị wụ? (Ọ kpata ọ zụọ ora)
Weißt du, wer du bist? (Obi Cubana) (Der Mond ist am Himmel)Ị makwa ònye ị wụ? (Obi Cubana) (Ọnwa n'etiri ora)
Weißt du, wer du bist? (Wir sind Brüder)Ị makwa ònye ị wụ? (Anyi Don nwanne)
Weißt du, wer du bist? (Er hält es für seinen Bruder)Ị makwa ònye ị wụ? (Ọ jide ọ nye nwanne)
Der Typ brennt vor Energie (Das Mädchen ist die Königin)Nwoke na-apu ọkụ (Nwa á na-ayo Ezé)
Das Mädchen ist da (E-money)Nwa n'ebe ébé (E-money)
Der Typ ist großartigNwoke bụ ebube ebube
Der gute Typ ist schnell (Ehefrau, wir sind hier)Nwoke ọma osiso (Iyawo na wa na wa)
Komm, guter Typ, sei schnell (ah yee, ah yeee)Nya na nwa ọma osiso (ah yee, ah yeee)
Fabrikmäßig ausgestattet, volle Option, doppelter SchalldämpferFactory fitted, full option, double silencer
Was wir haben, ist ein doppelter KondensatorIfe à na-apia bụ mpịawa azụ nụ double condenser
Was wir sind, ist stark, stark, Energie und großartige AnmutIfe ànyị bụ bụ, odogwu odogwu, ịke na ebube mụọ nsọ
Unsere Stärke ist die Anmut, der Klang der heiligen SchüsseÁká ànyị bụzi nchawa nchawa, ụda égbè ndị nsọ
Die Starken, die Starken (die Starken, die Starken)Ndị nkụ, ndị nkụ (ndị nkụ, ndị nkụ)
Die Energischen, die Energischen (Sie sehen, ich sage, energisch?)Ndị ịke, ndị ịke (Ị hụ la men sịrị ịke?)
Die Guten, die Guten (die Guten, die Guten)Ndị ọma, ndị ọma (ndị ọma, ndị ọma)
Hast du noch Zweifel? (Ah yee, ah yee, ah yee)Ju some doubt osiso? (Ah yee, ah yee, ah yee)

Habe ich etwas gehört?À na mụ anụ kwanu ife?
Habe ich etwas gehört?À na mụ anụ kwanu ife?
Habe ich etwas gehört, das nicht stimmt?À na mụ asị kwanu ndò?
Das Geld ist angekommenOkwụ abago n'ego
Wir machen es im BundleMen na-eme ná bundle
Komm, lass uns kämpfenFa bialu kà ịzu ọgụ
Komm, wir machen es mit BargeldFa na-eme ná cash
Einige schreiben Schecks (ah heee)Ụfọdụ na-edezi cheque (ah heee)
Du bist in unserem Konvoi, wir kommen in die Stadt, du redest gutỊ fugodi convoy ànyị jị we bata obodo ị n'olu ofuma
Du hast auch eine Wahl (ahee)Ị nwe kwaa nụ choice (ahee)
Du bist in unserem Paket, wir kommen in die Stadt, ganz entspanntỊ fugodi package ànyị jị we bata obodo ibelu ebelu
Sicherheit bestätigtSecurity confirm
Weißt du, dass wir hier sind?Ị ma ná ụdọ ná achị nụ
Weißt du, dass wir in die Stadt kommen, wie es wirklich ist?Ị ma ná mens bata obodo ànyị ka fa n'enene
Weißt du, dass es viele gibt?Ị ma ná nde nde edee
Weißt du, dass es eine Feier gibt?Ị ma ná mmemme emewe
Jeder hat Wissen, um Geld zu verdienenAbobi nwèrè ọmụma eji eri ego
Ich lese die SchüsseAgụ jị égbè

Weißt du, wer du bist? (Anderson Obiagwu)Ị makwa ònye ị wụ? (Anderson Obiagwu)
Weißt du, wer du bist? (Die Hände verdecken den Mond in Igbo)Ị makwa ònye ị wụ? (Aka ekpuchi ọnwa n'Igbo)
Weißt du, wer du bist? (Dr. Eze Mmuo)Ị makwa ònye ị wụ? (Dr Eze Mmuo)
Weißt du, wer du bist? (Der Typ ist großartig)Ị makwa ònye ị wụ? (Nwoke di ebube ebube)
Der Typ brennt vor Energie (Legende, Bruder)Nwoke na-apu oku (Legend nwanne)
Das Mädchen ist da (der, der die Fische fängt)Nwa n'ebe ebe (onye mpiawa azu)
Der gute Typ ist schnell (Ome Mma aus Ojoto)Nwoke oma osiso (Ome Mma na Ojoto)
Komm, guter Typ, sei schnell (ah yee, ah yee)Nya ná nwa ọma osiso (ah yee, ah yee)
Fabrikmäßig ausgestattet, volle Option, doppelter SchalldämpferFactory fitted, full option, double silencer
Was wir haben, ist ein doppelter KondensatorIfe à na-apia bụ mpịawa azụ nụ double condenser
Was wir sind, ist stark, stark, Energie und großartige AnmutIfe ànyị bụ bụ, odogwu odogwu, ịke na ebube mụọ nsọ
Unsere Stärke ist die Anmut, der Klang der heiligen SchüsseÁká ànyị bụzi nchawa nchawa, ụda égbè ndị nsọ
Die Stadt hat zugestimmt, ohObodo ekwelugo oo
Die Sonne scheint, oh (Beast-Modus aktiv)Anyanwu achawago oo (Beast mode up)
Wir kommen raus, jaÀnyị apụta gọ
Was auch immer passiert, jaIfe emebego
Weißt du, wer du bist?Ị makwa ònye ị wụ?

Comentarios

Envía preguntas, explicaciones y curiosidades sobre la letra

0 / 500

Forma parte  de esta comunidad 

Haz preguntas sobre idiomas, interactúa con más fans de Flavour y explora más allá de las letras.

Conoce a Letras Academy

¿Enviar a la central de preguntas?

Tus preguntas podrán ser contestadas por profesores y alumnos de la plataforma.

Comprende mejor con esta clase:

0 / 500

Opciones de selección